FIRST TERM SS 3                                IGBO LANGUAGE  WEEK    TOPIC  1-2       Mmeghari na Tensi na Aspekiti -1 ihe bu tensi,(i)udidi tensi 2 Ihe
                         THIRD TERM: E-LEARNING NOTES   SUBJECT                                      CLASS SS 2   SCHEME OF WORK                                         WEEK  TOPIC
 THIRD TERM E-LEARNING NOTES JSS 1 (BASIC 7) SUBJECT:      IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK WEEK     TOPIC Mmeghari ihe ndi a muru na taam gara aga 2-3.     Onuogugu site n’otu,ruo otu nde:onuogu site n’otu ruo otu nde,Ntinye onuogu  n’ahiriokwu,odide onuogu. Nzisaozi: (1) Uzo nzisa ozi:(i) keodinala di ka; okwuonu,ekwe,egbe dgz (ii)keugbua di ka;ekwenti,redio,tiivii,nuzpepa,komputa dgz (2)
IZU ỤKA  NKE  AB Ụ Ọ (WEEK 3) IHE OMUMU: Asusu Igbo  KLAASI: SS 1    ISIOKWU: Mkpuruedemede na nsoroedide ya (a) Ikpoputa udaume (b)mgbochiume( c )myiriudaume (d) udamkpi. Akaraedemede.  NDISIOKWU: 1. Ikowa mkpuruedemede , na inye omumaatu  Mkpuruedemede: (i) Mgbochiume (ii) Udaume (iii) Myiriudaume Udamkpi  MKPURUEDEMEDE IGBO (IGBO ALPHABET)  Nke a
IZUỤKA 1. 2. 3. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12. 13. 14. ISIOKWU / NDỊNISIOKWU NRỤGOSI a) Aha umu anụmanụ i) Anụ ụlọ       ii) Anụ ọhịa   iii) Anụ ndị na-ebi na mmiri iv) Aha ụmu nnụnu ụfọdụ v) Iji aha anụ ndị a mebe ahịrịmfe A)ỊZỤ NA IRE AHỊA i) Mkpụrụokwu ndị metụtara ngwa
IZUỤKA 1. 2. 3. 4. 5. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12 13. ISIOKWU / NDỊNISIOKWU IKPOCHAPỤ ỤBỊAM NA AGỤỤ N’ALA ANYỊ Ai) Nkọwa isiokwu ii) Ihe dị iche iche na-ebute ụbịam    na agụụ iii) Ụzọ dị iche iche e si ekpochapụ    maọbụ egbochi ụbịam na agụụ. B) ỤBỊAM NA AGỤỤ na-agarịrị
IZUỤKA 1. 2. 3. 4. 5. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12. ISIOKWU / NDỊNISIOKWU EKWUMEKWU a) Nkọwa nrụbeisi na ndebeiwu b) Inye ọmụmaatụ nrubeisi na ndebeiwu dịka ịga ozi, ịkwụ   ụtụisi, ịbịa akwụkwọ n’oge,dgz c) Uru na Ọghọm dị na nrubeisi na ndebeiwu AGỤMAGỤ: IDUUAZỊ i) Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị a họpụtara ii)