ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 2 TAM NKE ABỤỌ

IZUỤKA
1.
2.
3.
6.
7.
8.
9.
10.
11.
12.
13.
14.
ISIOKWU / NDỊNISIOKWU
NRỤGOSI
a)
Aha umu anụmanụ
i)
Anụ ụlọ        ii) Anụ ọhịa   
iii)
Anụ ndị na-ebi na mmiri
iv) Aha ụmu nnụnu ụfọdụ
v) Iji aha anụ ndị a mebe ahịrịmfe
A)ỊZỤ
NA IRE AHỊA
i)
Mkpụrụokwu ndị metụtara ngwa ahịa dịka: ji, akwa, akpa, akpụkpọụkwụ,
osikapa, dgz.
ii) Mkpụrụokwu metụtara ịzụ na ire ahịa dịka:
ego, ụfọ ego, shọọpụ, ọnye ahịa, oreahịa, ịgba ịpara ahịa,dgz.
iii) Ndokọ okwu dịka: Ole, Ego ole? I nwere?
B)ỊZỤ
NA IRE AHỊA
na-agarịrị
EKELE
DABARA ADABA N’ORIRE NA ỌZỤZỤ AHỊA
i)
Kedụ maka ahịa?
ii) Ahịa ọ na-agakwa? dgz.
AGỤMAGỤ: ABỤ
ỌDINALA
1. Ịgụpụta abụ na uri Igbo dị iche
 iche
dịka.
i)  Abụ
e ji eku nwa (Onye mụrụ

nwa na-ebe akwa?)
ii)
Abụ agha (Nzogbu nzogbu)
iii) Abụ
e ji akụzi akụkụ ahụ
mmadụ (dịka kpa n’isi kpam,
kpam na ntị kpam)
iv)
Abụ ọrụ
2.  Nkọwa
okwu na nkebiokwu ndị dị n’abụ a ndị a gụpụtara
AGHỌTAAZAA:
IJI MMADỤ
ATỤ MGBERE AHỊA
i) Ngụpụta aghọtaazaa
ii)
Nkọwa ihe bụ ịtụ mgbere ahịa

(exportation of goods)
iii) Nkọwa ihe bụ ịtụ mgbere ahịa

mmadụ
iv) Ọghọm dị n’iji mmadụ atụ ahịa
mgbere
EKWUMEKWU:
AHỤIKE
i)  Ịkpachapụrụ
ahụ ike anyị anya
ii) Ihe ụfọdụ anyị ga na-eme iji nwee ahụike
dk: idebe gburuburu ebe obibi anyị ọcha, ịsa ahụ oge dum, ịta atụ, anụghị ọgwụ/nri
ndị merụrụ emerụ, dgz.
iii) Etu e si amata nri/ọgwụ ndị
meruruemeru.
AGỤMAGỤ: ABỤ
EDEREDE
1) Ịgụ  abụ abụọ sitere n’akwụkwọ
    abụ
a họpụtara
2) Ntụle odee abụ, asụsụ nka na

isiokwu/ ihe abụ ya na-akọ maka
    ya
3) Ịchọpụta ihe mmụta dị n’ab a gụrụ
MPỤ ULE
1.a) Nkọwa ihe ime mpụ ule pụtara
b) Ụzọ dị iche iche e si eme mpụ
ule
c) Ọghọm na-esote ime mpụ ule
2.AGỤMAGỤ:
ABỤ EDEREDE
a)  Ịgụ
abụ ederede abụọ a họpụtara
b)  Nchịkọta
abụ ndị a gụrụ na ihe

mmụta ha gasị
d) Ịkọwapụta mkpụrụokwu ọhụrụ
ndị batara n’abụ a gụpụtara.
EKWUMEKWU
a) Ịkọwa etu obi dị mmadụ dịka:
 obi ụtọ,
iwe, ọnụma, obi ọjọọ, dgz.
b) Iji ahịrịmfe dị iche iche
gosipụta etuobi dị mmadụ
b) Ịrịọ mmadụ ihe dịka
i)  Irịọ
enyemaka (dk.biko, nnyere
 m
aka…
ii) Ekpere arịrọ (dk. Ka anyị rịọ

Chineke)
NCHEKWA
GBURUGBURU
a) Nkọwa nchekwa gburugburu
b) Ụzọ dị iche iche e si echekwa
gburu gburu
c) Idebe gburugburu ọcha
d) Ngwa ndị e ji edobe gburugburu
 ọcha
e) Uru na ọghọm dị n’idob/edobeghị
gburugburu ọcha
MMỤGHARỊ
IHE A KỤZIRI
ULE
MMECHI
IHE OMUME
NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịkpọsịta aha anụ ndị a
2. Igosipụta ha n’eserese
3. Iji ha mebe ahịrịmfe
NGWA NKỤZỊ
Akwụkwọ ọgụgụ, iche iche, foto/eserese, ụmụaka
n’onwe ha, dgz.
IHE ỤMỤAKAWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịkpọsita mkpụrụokwu metụ-

tara ịzụ na ire ahịa
2.  Iji mkpụrụokwu ndị a mepụta

ahịrịmfe
1.
Ikele ekele dabara adaba
NGWA NKỤZI
1. Foto/ eserese, ngwa mmetụaka gasị dk.
ite, oche, mma, azịza, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịgụ abụ odịnala dị iche iche
2. Ịjụ a ụjụ
NGWA NKỤZI
Ụmuaka n’onwe ha, akwụkwọ ọgụgụ, eserese,
dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1.  Ịgụ
aghọtaazaa
2. Ịza ajụjụ na-esote ya
3. Ikwu ọghọm ịtụ mgbere ahịa

mmadụ
NGWA NKỤZI:
Akwụkwọ ọgụgụ, ederede, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ikwu ihe ha ga-eme iji nọdụ n’ahụike
2. Ịkọwa ọgwụ/nri merụrụ emerụ
    na
etu e si amatagasị ha
NGWA NKỤZỊ:
Akwụkwọ ọgụgụ, tepụ rekọda, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịgụ abụ
2. Ikwu aha onye dere abụ na 

isiokwu  abụ ya
3. Ikwu ihe mmụta dị n’abụ.
NGWA NKỤZI
Akwụkwọabụ a họpụtara,
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịkọwa mpu ule na ọghọm ya
NGWA NKỤZI
Akwụkwo ọgụgụ, tepurekọda, ụmụaka n’onwe ha,
dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịgụ abụ
2. Ikwu ihe abụ na-akwu maka

Ya
3. Ikwu ihe mmụta dị n’abụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ abụ a họọrọ
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ikọwa ka obi dị ha
2. Irịọrịta onwe ha ihe
3. Ịmebe ahịrịmfe
NGWA NKỤZI
Akwukwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha, ụgbọ ojii,
tepụ- rekọdụ, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1.
Ige ntị
2. Ikwu ụzọ dị iche iche e si echekwa
gburugburu
3. Ịkpọsịta ngwa ndi e ji edobe gburugburu ọcha
4. Ikwu uru/ọghọm dị n’idebe gburu gburu ọcha.
NGWA NKỤZI
Ngwa mmetụaka dị iche iche ndị e ji echekwa
ma ndị e edobe gburugburu ọcha dịka: Ọgụ, nkọcha, keeki, nkata, abọ, azịza,
dgz.
Spread the word if you find this helpful! Click on any social media icon to share