ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 2 TAM NKE MBỤ

IZUỤKA
1.
2.
3.
4.
5.

6.
7.
8.
9.
10.
11.
12.
ISIOKWU / NDỊNISIOKWU
EKWUMEKWU
a) Nkọwa nrụbeisi na ndebeiwu
b) Inye ọmụmaatụ nrubeisi na

ndebeiwu dịka ịga ozi, ịkwụ 
   ụtụisi,
ịbịa akwụkwọ n’oge,dgz
c) Uru na Ọghọm dị na

nrubeisi na ndebeiwu
AGỤMAGỤ:
IDUUAZỊ
i) Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị a
họpụtara
ii)
Nkọwa aha odee, isiokwu na
    ndị
n’isiokwu akụkọ
iii) Nkọwa usoro okwu na okwu
   ọhụrụ
ndị batara n’ihe a gụrụ
NKỤZI  IZU NA OGE DỊ N’AFỌ
a)  Nkụzi
izu Igbo, Eke, Orie,
Afọ na Nkwọ
b) Nkụzi izuụka (Mọnde ruo
Sọnde)
c) Nkụzi Ọnwa dị n’afọ
(Months of the year)
AGỤMAGỤ:IDUUAZI
Ai) Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị

ii)   Nkọwa usoro okwu na
okwu ọhụrụ ndị batara n’ihe a
gụrụ
AGỤMAGỤ:
IDUUAZỊ
i) Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị a
    họpụtara
ii)   Nkọwa usoro okwu na
okwu ọhụrụ ndị batara n’ihe a
gụrụ
NSOROEDIDE
A. Mkpọpụta mkpụrụokwu na
  odide
ihe iji gosi na ha amụtala
abịdịị
B. Ịgụ ọnụọgụgụ site n’otu nde
 ruo
na nde abụọ
AGỤMAGỤ:
IDUUAZỊ
Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị a họpụtara na agarịrị
ỌNỤỌGỤGỤ
a) Ọnụọgụgụ bido n’otu nde ruo
 na
nde ise
b) Ntinye ọnụọgụgụ n’ahịrịokwu
AGỤMAGỤ:
IDUUAZỊ
1. Ọgụgụ akwụkwọ Iduuazị a
họpụtara
2. Nkọwa usoro okwu na okwu
ọhụrụ ndị bata n’ihe a gụrụ
3. Ntụle agwa ndị kara pụta ihe
 n’iduuazị
4. Nchịkọta akwụkwọ ejije na ihe
 mmụta
sitere n’akụkọ
AHỊRỊOKWU
Ai)
Nkọwa Ahịrịokwu
ii) Ọmụmụ Ahịrịmfe na ụdị ya
 gasị
iii)
Ahịrịmfe ndịnugbua
Bi)
AHỊRỊOKWU na agarịrị
ii) Ahịrịmfe ndịniihu
iii) Ahịrịmfe ndịnaazụ
MMỤGHARỊ
IHE A KỤZIRI NA TAM
ULE  NA MMECHI
IHE OMUME
Na NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ikọwa ihe bụ nrubeisi na ndebeiwu
2. Ikwu uru na ọghọm dị n’erubeghi

isi/edebeghị iwu
3. Mkparịtaụka n’isiokwu ndị a
NGWA NKỤZỊ
Akwụkwọ ọgụgụ, eseres ndị na-agbanarị ịkwụ ụgwọ
ụtụisi ha, ụgbọ ọjii, tepụ rekọda, ụmụaka n’onwe ha.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịgụ akwụkwọ iduuazị
2. Ikwu aha odee, isiokwu na
    ndịnisiokwu
akụkọ ya
3. Ịkọwa okwu ọhụrụ
4. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ iduuazị a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ige ntị
2. Ịkpọpụta, igosipụtaizu ndị dị
   n’ọnwa
3. Ikwupụta ọnwa ole dị n’ime afọ
4. Ịza ajụjụ.
NGWA NKỤZI:
Kalenda Igbọ, tepụrekọda,
akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị
mgbubam.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịgụ akwụkwọ iduuazị 
2. Ịkọwa okwu ọhụrụ
3. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ iduuazị a họpụtara
HE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịgụ akwụkwọ iduuazị
2. Inye nkọwa okwu ọhụrụ ndị batara
   na
ya
3. Ịjụ na ịza ajụju
NGWA NKỤZỊ:
Akwụkwọ iduuazị a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ige ntị
2. Ịkpọpụta mkpụrụokwu
3. Idepụta ọnuọgụgụ n’usoro
4. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Tepụrekọda, akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịgụ akwụkwọ iduuazị 
2. Ịkọwa okwu ọhụrụ
3. ide ihe
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ iduuazị a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Igụ ọnụọgụgu
2. Igosipụta ọnụọgụgụ
3. Idepụta ọnụọgụgụ
4. Itinyelita ha n’ahịrịokwu
NGWA NKỤZI
Ugbọ okwe, mkpụrụokwe,
kaadị mgbubam, mkpụrụ osisi, ụgbọ ojii.
IHE UMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịgụ akwụkwọiduuazị a họpụtara
2. Inye nkọwa okwu ọhụrụ
3. Iji okwu ọhụrụ mebe ahịrịmfe
NGWA NKUZỊ
Akwụkwọ iduuazị a họpụtara, kaadị mgbubam,
dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Inye nkọwa ihe ahịrịokwu bụ
2. Ime nkenụdị ahirimfe
3. Imebe ahịrị mfe ndịnihu
4. Imepụtaahịrịmfe ndịnazụ
NGWA NKỤZI
Tepụrekọda, akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha,
dgz.
Spread the word if you find this helpful! Click on any social media icon to share