TAM NKE ABỤỌ

ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 2 TAM NKE ABỤỌ

IZUỤKA 1. 2. 3. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12. 13. 14. ISIOKWU / NDỊNISIOKWU NRỤGOSI a) Aha umu anụmanụ i) Anụ ụlọ        ii) Anụ ọhịa    iii) Anụ ndị na-ebi na mmiri iv) Aha ụmu nnụnu ụfọdụ v) Iji aha anụ ndị a mebe ahịrịmfe A)ỊZỤ NA IRE AHỊA i) Mkpụrụokwu ndị metụtara ngwa

ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 2 TAM NKE ABỤỌ

IZUỤKA 1. 2. 3. 4. 5. 6. 7. 8. 10. 11. 10. 11. 12. 13. ISIOKWU / NDỊNISIOKWU AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara ii) Nkọwa aha odee, isiokwu na ndị n’isiokwu ejije ya iii) Nkọwa usoro okwu na okwu    ọhụrụ ndị batara n’ihe a gụrụ OTU NZUZO N’ỤLỌAKWỤKWỌ Ai) Nkọwa