JSS 2 TAM NKE MBỤ IZUỤKA

JSS 2 TAM NKE MBỤ

IZUỤKA
1.
2.
3a.
3b.
4.
5.
6.
7.
8.
9.
10.
11.
12.
13
ISIOKWU / NDỊNISIOKWU
IHE NDỊ A
NA-AHỤ NA GBURU-GBURU ANYỊ
1)  Nkọwa
ihe bụ gburugburu
2) Nrụgosi ihe ndị dị na gburu-
gburuụlọakwụkwọ, dịka ọkọlọtọ
Naịjirịa, ọgbọegwuregwu,  ụgbọ

ojii, dgz.
3)  Ihe
ndị  a na- ahụ na gburu-
gburu ebe obibi dịka ite, oche,

tiivii, redio, dgz.
AKỤKỌ
NKENKE
i) Ọgụgụ akụkọ nkenke abụọ ndị a
họpụtara
ii) Ntule aha odee, isiokwu/ ihe
   akụkọ
na-akọ, asụsu nka na ihe
mmụtadị n’akụkọ.
iii) Itụle agwa ndị pụtara n’akụkọ a
     gụpụtara.
NKỌWA ONWE
a)  Ịkọwa
onye ebe ị bụ
b) Ebe/obodo ha si
c) Afọ ole ha dị
d) Aha nne na nna ha, dgz.
d) Ọrụaka nne na nna ha
ỌNỤ ỌGỤGỤ
(101-130)
 Ịgụ ọnụ
ọgụgụ
AGỤMAGỤ: AKỤKỌ
NKENKE
Ọgụgụ akụkọ nkenke abụọ
gbasara ime ngana na ọghọm ya
i)  Ịgụpụta
akụkọ nkenke
ii) Nkọwa aha odee, isiokwu na ihe
   mmụta
sitere n’akụkọ na asụsụ
   nka
odee
iii) Ịtụle agwa ndị pụtagasịrị n’akụkọ
   a gụrụ.
iv) Ịkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ
MPỤ ULE
A.i )
Nkọwa ihe ime mpụ ule pụtara
ii) Ụzọ dị iche iche e si eme mpụ
 ule
iii) Ọghọm na-esote ime mpụ ule
Bi)
Aghọtaazaa metụtara ime mpụ

ule
ii)
Nkọwa mkpụrụokwu ọhụrụ na
    ịza
ajụjụ ndị na-eso aghọtaazaa.
AGỤMAGỤ: AKỤKỌ
NKENKE
a)  Ịgụ
akụkọ nkenke abụọ

na-akọwa maka nnụpụisi na

ọghọm ya
b) Ịkọwapụta ihe mmụta dị
n’akụkọ nkenke
c)  Ịtụle
agwa ndị batara n’akụkọ
d) Ịkọwapụta mkpụrụokwu ọhụrụ
ndị batara n’akụkọ a gụpụtara.
EKWUMEKWU
a) Ịkọwa etu obi dị mmadụ dịka:
obi ụtọ, iwe, ọnụma, obi ọjọọ,
dgz.
b) Iji ahịrịmfe dị iche iche gosipụta
 etuobi dị mmadụ
b) Ịrịọ mmadụ ihe dịka
i)  Ịrịọ
enyemaka (dk.Biko, nnyere
 m
aka…
ii) Ekpere arịrọ (dk. Ka anyị rịọ

Chineke)
NCHEKWA GBURUGBURU
a) Nkọwa nchekwa gburugburu
b) Ụzọ dị iche iche e si echekwa
gburu gburu
c) Idebe gburugburu ọcha
d) Ngwa ndị e ji edobe gburugburu
 ọcha
e) Uru na ọghọm dị n’idobe maọbụ

edobeghị gburugburu ọcha.
 AGỤMAGỤ: AKỤKỌ NKENKE
a) Ịgụ akụkọ abuọ na-akọ maka

idinotu, uru na ọghọm ya
i) Ntụle akụkọ nkenke
i) Isiokwu/Ihe akụkọ na-akọ
maka ya na nkenke.
iv) Ihe mmụta dị n’akụkọ
v) Nchịkọta isiokwu akụkọ niile  ha gụrụ, aha odee na ihe mmụta sitere n’akụkọ
yagasị
ỌNỤỌGỤGỤ
 i)
Akara ndị e ji agụ ọnụ n’Igbo
 (Arithematical Signs) dịka:
 Nwepụ  (-), Mgbakọ
(+),
 Mmụba   (X)
na Okike (÷)
ii) Mgbakọ na mwepụ dị mfe
(1-10)
MMỤGHARỊ
IHE A KỤZIRI
ULE
MMECHI
IHE OMUME
NaANGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ige ntị
2. Ikwupụta ihe ndị dị na gburugburu
    na
ụlo obibi
3. Ijijepụta ọnọdụ ndị a
NGWA NKỤZỊ
Akwụkwọ ọgụgụ, foto/eserese ihe ndị e
nwereike ịhụ n’ụlọakwụkwọ na ụlọ obibi, ụmụaka n’onwe ha, tepụ rekọda, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịgụpụta akụkọ nkenke
2. Ịkwu aha odee, isiokwu na ihe
    akụkọ
na-akọ
3. Ịkparịtaụka banyere agwa ndị

batara n’akụkọ, etu ha siri
   masị/amasịghị
ha
4. Ndepụta asụsụ nka odee  
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ a họpụtara.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịkọwa onwe ha
2. Ikwu aha nne na nna ha
3. Ịkposịta ọrụ aka ha gasị
NGWA NKỤZI
Ụmụaka n’onwe ha, akwụkwọ ọgụgụ, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịgụ ọnụọgụgụ
2. Idepụta ọnụọgụgụ
3. Ịrụgọsị ọnụọgụgụ
NGWA NKỤZI:
Chaatị, kaadị mgbubam, osisi, okwuchi
karama, ụgbọ ojii, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịgụpụta akukọ nkenke abụọ
2. Ịkọwa aha onyere dere akuko,

isiokwu na ihe ha mụtara n’akụkọ
3. Itụle agwa ndị batara n’akụkọ, ndị

masịrị ha na ndị amasịghị ha
NGWA NKỤZỊ
Akwụkwọ akụkọ a họọrọ
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ige ntị
2. Ikwupụta ihe ha maara gbasara

Ime mpụ ule
3. Ịkwu ọghọm na-adị n’ime mpụ ule
4. Igụ aghọtaazaa metụtara mpụ ule
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, eserese, tepụ-rekọda, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịgụ akụkụ nkenke
2. Ikwu ihe ha mụtara n’akụkọ ha
    gụrụ
3. Ịkọwapụta uche ha gbasara 

agwa ndị ha gụrụ banyere ha

n’akụkọ
4. Iji mkpụrụokwu ọhụrụ mebe
    ahịrịmfe
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ akụkọ a họọrọ, ụmụaka n’onwe ha,
kaadị mgbubam.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ikwu ka obi dị ha
2. Iji ahịrimfe kọwaa ka obi na ahụ
    dị
ha  
3. Ịrịọrịta onwe ha ihe  
4. Ide ihe odide
NGWA NKỤZI
Akwukwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe, kaadị mgbubam,
dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ige ntị
2. Ịkwu ụzọ ndị ha nwere ike isi

chekwaa gburugburu ha
3. Ịkpọsịta ihe ndị e ji

echekwe/edebe gburugburu
    ọcha
4. Idepụta uru na ọghọm na-adị

n’idobe/edobeghi gburugburu
     ọcha
NGWA NKỤZI
Ngwa mmetụaka dị iche iche ndị e ji echekwa
ma ndị e ji edobe gburugburu ọcha dịka: Ọgụ, nkọcha, reeki, nkata, abọ, azịza,
dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịgụ akụkọ nkenke a họpụtara
2. Ịtụle akụkọ
3. Ikwu n’isi, aha odee akụko, na ebe
   a mụrụ
ya
5. Ikwu ihe ha mụtara n’akụkọ ya.
NGWA NKỤZỊ
Akwụkwọakụko a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịkpọsịta aka ndị e ji agụ ọnụọgụgụ
 n’Ịgbo
2. Ịrụgosi ha n’ederede
3. Iji akara ndị zipụta ọnụọgụgụ

n’Igbo
Spread the word if you find this helpful! Click on any social media icon to share