ASỤSỤ IGBO (L2)

IZUỤKA
1.
2.
3.
4.
5.
6.
7.
9.
10.
11.
12.
ISIOKWU / NDỊNISIOKWU
A)EZINỤLỌ
1. Nrụgosị ndị nọ n’ezinụlọ site n’aha, ụmụnne
na etu ha sị metụta d
k. Nne, nna, ada, ọkpara, nne ochie, ndị ọgọ, dgz.
B)ETU
AHỤ DỊ MMADỤ
1. Nkọwa etụ ahụ dị mmadụ dịka
   ahụ
mgbu, ike ọgwụgwụ, agụụ,
   akpịrị
ikpọ nkụ, dgz.
2. Nkọwa ihe mmadụ chọrọ na ihe
    ndị
na-akpa ya dk: Achọrọ m iri

nri,  Achọrọ m ihi ụra, dgz.
ỌNỤỌGỤGỤ
1. Ihe ndị e nwere ike ịgụ ọnụ dị na
gburugburu anyị
2. Ihe ndị e nweghị ike ịgụ ọnu dịka: nnu,
mmiri, aja, dgz.
3. Ọnụọgụgụ mpekele dk. ½ , ¼ , 2½,dgz. 
4. Iji ọnụọgụgụ mebe ahịrịmfe
A)Ụ ỌGWỤ AGHARA AGHARA
1. Nkọwa ihe ọgwụ bụ
2. Ụdị ọgwụ dị iche iche dk. ọgwu
 mmiri,mkpụrụọgwụ, ọgwụ otite
3. Ndị kwesịrị inye ọgwụ
4. Ọghọm dị n’ime ọgwụ aghara
    aghara
B)IWU
GBASARA OKPOROỤZỌ
1.  Ịgụpụta
na nkọwa iwu metụtara

okporoụzọ
2. Akara/eserese ndị metụtara

okporoụzọ awaraawa.
3.
Iji ha mebe ahịrị mfe
MGBA ANỌ DỊ
N’ỤWA
 (The four cardinal points)
1. Nkọwa na ntụziaka iji gosipụta
 mgba
anọ dị n’ụwa dk. Ugwu

(North), Ọdịda (West), Ọwụwa

anyanwụ (East) na Ndịdaanyanwụ

(South)
2.  Okwu
ndị e ji eziputaa ha n’Igbo
 dịka:
mgbada ugwu (valley), n’ihu
na azụ (front and back), dgz.
3. Steeti ndị nọgasị na mgba anọ
ndị a
1. ỊKWALITE
ỌNỌDỤ AGỤM- 
AKWỤKWỌ ỤMU
NWAANYỊ
i)  Nkọwa
agụmakwụkwọ na uru ọ

bara
ii)
Agụmakwụkwọ ụmụnwaanyị

n’oge gboo ma n’ugbu a
iii)
Ikike umụnwaanyị nwere

gbasara agụmakwụkwọ
MKPARỊTAỤKA
iv)
Uru agụmakwụkwọ ụmụ

nwaanyị na-ewetara ala anyị
v) Mkpa ọ dị na nwaanyị ga-agụlite akwụkwọ
n’ogo dị elu tupu ọ lụọ di
AGỤMAGỤ:
EJIJE EDEREDE
Ịgụ ejije a
họpụtara
i) Nkọwaodee ejije,isiokwu,
ndị nisiokwu ejije ya
ii) Ọgụgụ akwụkwọ ejije
c) Nkọwa
asụsụ nka odee, mkpụrụ-

okwu na okwu ọhụrụ batara n’ihe
   a gụrụ
a)
Iji okwu ọhụrụ ndị a gụtara mebe ahịrịokwu
ỊDỊ ỌCHA
NKE ONWE
1. Nkọwa ihe ịdị ọcha nke onwe
    pụtara
2. Ihe ndị na-ebute adighị ọcha
3. Ụzọ dị iche iche anyị si edobe

onwe anyị ọcha
4. Uru ịdị ọcha na-ewetara anyị
5. Ọghọm adịghị ọcha na-ewetara

anyị
AGỤMAGỤ:
EJIJE EDEREDE
a)  Ịgụ
akwụkwọ ejije a họpụtara
b)  Ịkọwapụta
ihe mmụta dị n’akụkọ
c) Nkọwa okwu ọhụrụ pụtara n’ihe a gụrụ
AGỤMAGỤ:
EJIJE na-agarirị
a)  Ịtụle
agwa ndị batara n’akụkọ
b) Ịkọwapụta mkpụrụokwu ọhụrụ ndị

batara n’akụkọ a gụpụtara.
c) Itụle omenala ndị batara n’ejije
e)
Nchịkọta ejije na ihe ejije na-akọ

maka ya
MMỤGHARỊ
IHE A KỤZIRI
ULE/MMECHI
IHE OMUME
NA NGWANKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ige ntị
2. Ịza ajụjụ
3. Ide ihe odide
NGWA NKỤZỊ
Akwụkwọ ọgụgụ, foto/esereseiche iche
na-egosi ụdị ezinụlọ e nwegasịrị, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ige ntị
2. Ịrụgosi eserese
3. Ikwupụta ihe na-akpa ha na
   ka
ahụ dị ha
NGWA NKỤZI
Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, eserese, kaadị
mgbubam, ụmụakwụkwọ n’onwe ha, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1.  Ịgụ
ọnụọgụgụ
2. Ịrụgosị ọnụọgụgụ
3. Idepụta ọnụọgụgụ
NGWA NKỤZI
Chaatị, kaadị mgbubam, osisi, okwuchi
karama, ụgbọ ojii,
okwute, dgz
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịkọwa ọgwụ na ihe ịụ ọgwụ

aghara pụtara aghara
2. Ịkpọsịta aha ọgwụ dị iche iche
3. Ikwu ndị kwesirị inye ọgwụ
4. Idepụta uru na ọghọm ị
   ọgwụ
aghara aghara
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii,
foto/eserese ụmụọgwụ dị gasị iche iche, kaadị
mgbubam, dgz
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Igụpụta na ịkọwa iwu ndị a
2. Ịkọwa akara/eserese ndị a na-ahụ n’okporoụzọ
NGWA NKỤZỊ:
Akwụkwọ ọgụgụ. akara/eserese dị iche iche
metụtara okporoụzọ
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ikwu mgba anọ ndị e nwere
2. Ịkpọsịta okwu nji e ji egosi-
    pụta
ha
3. Ikwu Steeti ndị nọgasị na

mgba anọ ndị a
NGWA NKỤZI
Maapụ Naịjirịa, akwụkwọ ọgụgụ, foto/ eserese,
kaadị mgbubam, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ikwu uru agụmakwụkwọ bara
2. Ịkparịtaụka gbasara uru dị

n’agụmakwụwkọ ụmụaka

nwaanyị
NGWA NKỤZI:
Akwụkwọ ọgụgụ, foto/ eserese ụmụnwaanyị ndị
gụrụ akwụkwọ aha ha na-ada ụda.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịgụ ejije
2. Ikwu aha odee, isiokwu na ihe

ejije ya na-akowa
3. Ịkọwa okwu ọhụrụ ha gụtara
4. Iji okwu ọhụrụ mepụta ahịrị-

okwu
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ikwupụta ụzọ ha ga-esi

edebe onwe ha ọcha
2. Ikwu uru na ọghọm adịghị
   ọcha
na-ebute.
NGWA NKỤZI
Akwụkwo ọgụgụ, eserese nri adịghị ọcha,
mmiri adịghị ọcha, uwe adịghị ọcha, tepụrekọda, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Igụ akwụkwọ ejije
2. Ikwu ihe mmụta sitere n’ejije
3. Ịkọwa okwu ọhụrụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ejije a họọrọ
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1.
Inye nkọwa gbasara agwa

ndị dị n’ejije
2. Idepụta omenala ndị pụtara

ihe n’ejije
3. Ikọwa okwu ọhụrụ na iji ha

mebe mkpụrụokwu