ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 2 TAM NKE ABỤỌ

IZUỤKA
1.
2.
3.
4.

5.
6.
7.
8.
10.
11.
10.

11.
12.

13.
ISIOKWU / NDỊNISIOKWU
AGỤMAGỤ:
EJIJE EDEREDE
i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara
ii)
Nkọwa aha odee, isiokwu na

ndị n’isiokwu ejije ya
iii) Nkọwa usoro okwu na okwu
   ọhụrụ
ndị batara n’ihe a gụrụ
OTU NZUZO
N’ỤLỌAKWỤKWỌ
Ai) Nkọwa ihe bụ otu nzuzo na
     ọmụmaatụ
ha
ii) Otu nzuzo ndị na-apụtakarị ihe

n’ụlọakwụkwọ
iii) Ọghọm ịba n’otu nzuzo n’ụlọ-

akwụkwọ
B)
IJI MMADỤ ATỤ
    MGBERE AHỊA
i) Nkọwa itụ ahịa mgbere
    na
iji mmadụ atụ mgbere ahịa
ii) Ụzọ dị iche iche e si e ji

mmadụ atụ ahịa mgbere
iii) Ọghọm dị n’iji mmadụ atụ 
    mgbere
ahịa
iv) Ihe ndị nwere ike ibute ịgba

mgbere ahịa mmadụ
AGỤMAGỤ:
EJIJE
i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara
ii) Nkọwa usoro okwu na okwu
   ọhụrụ
ndị batara n’ihe a gụrụ
A) NKEJIASỤSỤ
i)  Nkọwa
nkejiasụsụ na
ndepụta ụdị nkejiasụsụ dị iche
iche
ii) Mkpọaha
iii) Ọmụmaatụ hagasị n’ahịrịokwu
B) NKEJIASỤSỤ
i) Nkọwa Ngwaa na ọmụmaatụya
ii) Nkọwa Nkọwaaha na ọmumaatụ
ya.
AGỤMAGỤ:
EJIJE EDEREDE
i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara
ii) Nkọwa usoro okwu na okwu
   ọhụrụ
ndị batara n’ihe a gụrụ
NKEJIASỤSỤ
i) Nkọwa njikọ na ọmụmaatụ
ya
ii) Nkọwa mbuụzọ na ọmụmaatụ
  ya.
NKEJIASỤSỤ
i)
Nkwuwa na ọmụmaatụ ya
ii) Mgbakwụnye na ọmụmaatụya
ỌNỤỌGỤGỤ
(2,000,000
-3,000,000)
a) Ịgụ ọnụọgụgụ site nde abụọ
 ruo
na nde atọ
AGỤMAGỤ:Ejije
ederede
1. Ọgụgụ ejije a họpụtara
2.
Nchịkọta akwụkwọ ejije
3.  Ntụle
agwa, omenalana asụsụ

nka ndị kara pụta ihe n’ejije
4. Nchịkọta akwụkwọ ejije na ihe
 mmụta
sitere n’ejije
MKPARỊTAỤKA:
ỊKWADO NA INYE ỤMUNWAANYỊ IKIKE ỊBỤ IHE Ọ BỤLA HA CHỌRỌ ỊBỤ
ỊKPACHAPỤRỤ
AHỤIKE ANYA:
i) Nkọwa ahụike
ii) Ihe a ga-eme iji nwee ahụike
iii) Etu e si amata ọgwụ ndị

meruru emeru
iv)  Ọghọm
dị n’ị
ṅụ ọgwụ aghara
aghara.
MMỤGHARỊ
IHE A KỤZIRI NA TAM
ULE   MMECHI
IHE OMUME
NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara
2. Ikwu aha odee, isiokwu na
    ndịnisiokwu
akụkọ ya
3. Ịkọwa okwu ọhụrụ
4. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ejije a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịkọwa otu nzuzo na ọmụmaatụ ha
2. Ịkpọsịta otu nzuzo ndi na-apụta

Ihe n’ụlọakwụkwọ gasị
3. Ikwu ọghọm na-adị n’ịbanye n’otu

nzuzo
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, tepụrekọda, ụmụaka
n’onwe ha.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịkọwa ịtụ mgbere ahịa mmadụ
2. Ịkọwapụta etu e si eji mmadụ atụ

Mgbere ahịa
3. Ikwu ọghọm dị n’ịtụ mgbere ahịa

mmadụ
4. Ikwu ụzọ mgbochi ya
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, tepụrekọda, ụmụaka
n’onwe ha.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME:
1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara
2. Ịkọwa okwu ọhụrụ
3. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ejije a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịkọwa ihe bụ nkejiasụsụ
2. Ịkpọsịta ụdị nkejiasụsụ ndị e
     nwegasịrị
3.  Ịkọwa mkpọaha na inye
     ọmụmatụ ya
4.Ịrugosi mkpọaha n’ahịrịokwu
NGWA NKỤZI:
Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịkọwa ngwaa na nkọwaaha
2. Inye ọmụmaatụ ha
3. Ịrugosi ha n’ahịrịokwu
NGWA NKỤZỊ:
Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara
2. Ịkọwa okwu ọhụrụ
3. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ejije a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịkọwa njikọ na mbuụzọ
2. Ịrụgosi ha n’ahịrịokwu
3. Inye ọmụmaatụ hagasị n’ime
   ahịrịokwu
NGWA NKỤZỊ:
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, ụmụaka n’onwe ha,
kaadị mgbubam, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịkọwa nkwuwa na mgbakwụnye
2.Inye omụmaatụ ha gasị
3. Ịrụgosi ha n’ahịrịokwu
NGWA NKỤZI
Kaadị mgbubam, akwụkwọ ọgụgụ,
ụgbọ ojii, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ige ntị
2. Ịgụ ọnụọgụgụ
2. Ịrụgosị ha
3. Ịdetu ihe
4. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Ugbọ okwe, mkpụrụokwe, kaadị mgbubam, mkpụrụ
osisi, ụgbọ ojii.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịgụ ejije a họpụtara
2. Ịkọwa okwu ọhụrụ
3. Ịkọwa ihe ha ma gbasara agwa
    ndị
batara n’ejije ha gụrụ.
1.
Ikwupụta asụsụ nka odee
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ejije a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ige ntị
2. Ịkparịtaụka gbasara isiokwu a
3. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
tepụrekọda, akwukwọ ọgụgụ,
ụmụaka n’onwe ha
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME
1. Ịkowa ahụike
2. Ikwu ihe ha ga-eme iji nọgide

n’ahụike
3. Ịkọwa etu e si amata ọgwụ
   merụrụ
emerụ
4. Ịkwu ọghọm dị n’ịnụ ọgwụ aghara

aghara
NGWA NKỤZI
Tepụ rekọda, akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha
Spread the word if you find this helpful! Click on any social media icon to share