ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 2 TAM NKE ATỌ
IZUỤKA 1. 2. 3. 4. 5. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12 13. | ISIOKWU / NDỊNISIOKWU IKPOCHAPỤ ỤBỊAM NA AGỤỤ N’ALA ANYỊ Ai) Nkọwa isiokwu ii) Ihe dị iche iche na-ebute ụbịam na agụụ iii) Ụzọ dị iche iche e si ekpochapụ maọbụ egbochi ụbịam na agụụ. B) ỤBỊAM NA AGỤỤ na-agarịrị Mparịtaụka: Ka ụbịam na agụụ si emetụta ezinụlọ na obodo AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE i. Ọgụgụ abụabụọ a họpụtara ii. Ngụpụta abụ iii.Ntụle isiokwuna ihe abụ na-akọ maka ya iv. Nkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ batara n’abụ a gụrụ A) AKỤNỤBA Mkparịtaụka: Ụzọ dị iche iche obodo si enweta akụnụba dịka ọrụugbo, ịtụ mgbere ahịa, ịrụ ụlọ mpepụta ahịa dị iche iche (industries) B) AGHỌTAAZAA i) Nkọwa aghọtaazaa ii) Usoro ajụjụ /azịza aghọtaazaa EDEMEDE Ai) Nkọwa edemede ii) Ụdị edemede dị iche iche (dịka Kọmpozishọn leta) B) ODIDE EDEMEDE i) Nkọwa Edemede ogologo na ụdị ya gasị. ii) Nkọwa edemede leta na ụdị ya abụọ ỌNỤỌGỤGỤ (4,000,000- 5,000,000) i) Ịgụ ọnụọgụgụ site na nde anọ ruo na nde ise AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE i. Ọgụgụ abụabụọ a họpụtara ii. Ngụpụta abụ iii.Ntụle isiokwuna ihe abụ na-akọ maka ya iv. Nkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ batara n’abụ a gụrụ AHỤIKE NDỊ NTORỌBỊA i) Nkọwa isiokwu ii) Mgbanwe na-adị n’ahụ ndị ntorọbịa na agbọghọbịa iii) Ọrịa ụfọdụ na-emetụta ndị ntorọbịa iv) Ụzọ mgbochi ọrịa ndị a AHỤIKE na-agarịrị i) Mkparịtaụka: Ụzọe si amata ezigbo nri na nri mebiri emebi ii) Ịgụ aghọtaazaa metụtara isiokwu a iii) Ịza ajụjụ so aghọtaazaa AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE i. Ọgụgụ abụabụọ a họpụtara ii. Ngụpụta abụ iii.Ntụle isiokwuna ihe abụ na-akọ maka ya iv. Nkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ batara n’abụ a gụrụ AGỤMAGỤ:ABỤ EDEREDE 1. Ọgụgụ abụ a họpụtara 2. Nchịkọta abụ na ihe abụ na-akụzi 3. Nkọwa usorookwu na okwu ọhụrụ batara n’abụ ULE MMECHI MMECHI | IHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ikwu ibe bụ ụbịam na agụụ 2. Ikwu ihe ndị ha chere na-ebute ubịa na agụụ 3. Ịkparịtaụka ụka 4. Ịgụ ihe ọgụgụ NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, tepụrekọda, ụmụaka n’onwe ha. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkparịtaụka 2. Ikwu uche ha gbasara isiokwu 3. Ide ihe odide NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, ụmụaka n’onwe ha, eserese na-egosi ndị agụụ jị IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ abụọ a họpụtara 2. Ịkọwa ihe abụ na-ekwu maka ya 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikparịta ụka 2. Ịgụ naide ihe 3. Ịjụ na ịza ajụjụ. NGWA NKỤZI: Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige nti, 2. Ịgụ aghọtaazaa 4. Ịza ajụjụ sitere n’aghọtaazaa NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, ụmụaka n’onwe ha, kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịkwupụta usoro edemede ogologo 3.Ikwupụta ụdị leta abụọ NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ịrụgosị ihe 3. Ịde ihe 4. Ịgụ ọnụọgụgụ 5. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Ugbọ okwe, mkpụrụokwe, kaadị mgbubam, mkpụrụ osisi, ụgbọ ojii. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ abụọ a họpụtara 2. Ịkọwa ihe abụ na-ekwu maka ya 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikwuputa njirimara mgbanwe n’ahụ ndị ntorọbịa 2. Ikwupụta ọrịa na-emetụta ndị ntorọbịa 3. Ịkọwapụta ụzọ mgbochi ọrịa NGWA NKỤZI Kaadị mgbubam, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, tepụ rekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkparịtaụka 2. Ịgụ aghọtaazaa 3. Ịza ajụjụ na-esote aghọtaazaa NGWA NKỤZI Ụmụakwụkwọ n’onwe ha, akwụkwọ ọgụgụ maọbụ ederede metutara isiokwu IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ abụọ a họpụtara 2. Ịkọwa ihe abụ na-ekwu maka ya 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ na iji ha mebe ahịrịokwu NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ abụọ a họpụtara 2. Ịkọwa ihe abụ na-ekwu maka ya 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họpụtara |