ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 2 TAM NKE ABỤỌ
IZUỤKA
1.
2.
3.
4.
5. 6.
7.
8.
10.
11.
10.
11. 12.
13. |
ISIOKWU / NDỊNISIOKWU
AGỤMAGỤ:
EJIJE EDEREDE i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara
ii)
Nkọwa aha odee, isiokwu na ndị n’isiokwu ejije ya iii) Nkọwa usoro okwu na okwu
ọhụrụ
ndị batara n’ihe a gụrụ OTU NZUZO
N’ỤLỌAKWỤKWỌ Ai) Nkọwa ihe bụ otu nzuzo na
ọmụmaatụ
ha ii) Otu nzuzo ndị na-apụtakarị ihe
n’ụlọakwụkwọ iii) Ọghọm ịba n’otu nzuzo n’ụlọ-
akwụkwọ B)
IJI MMADỤ ATỤ MGBERE AHỊA
i) Nkọwa itụ ahịa mgbere
na
iji mmadụ atụ mgbere ahịa ii) Ụzọ dị iche iche e si e ji
mmadụ atụ ahịa mgbere iii) Ọghọm dị n’iji mmadụ atụ
mgbere
ahịa iv) Ihe ndị nwere ike ibute ịgba
mgbere ahịa mmadụ AGỤMAGỤ:
EJIJE i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara
ii) Nkọwa usoro okwu na okwu
ọhụrụ
ndị batara n’ihe a gụrụ A) NKEJIASỤSỤ
i) Nkọwa
nkejiasụsụ na ndepụta ụdị nkejiasụsụ dị iche
iche
ii) Mkpọaha
iii) Ọmụmaatụ hagasị n’ahịrịokwu
B) NKEJIASỤSỤ
i) Nkọwa Ngwaa na ọmụmaatụya
ii) Nkọwa Nkọwaaha na ọmumaatụ
ya.
AGỤMAGỤ:
EJIJE EDEREDE i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara
ii) Nkọwa usoro okwu na okwu
ọhụrụ
ndị batara n’ihe a gụrụ NKEJIASỤSỤ
i) Nkọwa njikọ na ọmụmaatụ
ya
ii) Nkọwa mbuụzọ na ọmụmaatụ
ya.
NKEJIASỤSỤ
i)
Nkwuwa na ọmụmaatụ ya ii) Mgbakwụnye na ọmụmaatụya
ỌNỤỌGỤGỤ
(2,000,000
-3,000,000) a) Ịgụ ọnụọgụgụ site nde abụọ
ruo
na nde atọ AGỤMAGỤ:Ejije
ederede 1. Ọgụgụ ejije a họpụtara
2.
Nchịkọta akwụkwọ ejije 3. Ntụle
agwa, omenalana asụsụ nka ndị kara pụta ihe n’ejije 4. Nchịkọta akwụkwọ ejije na ihe
mmụta
sitere n’ejije MKPARỊTAỤKA:
ỊKWADO NA INYE ỤMUNWAANYỊ IKIKE ỊBỤ IHE Ọ BỤLA HA CHỌRỌ ỊBỤ ỊKPACHAPỤRỤ
AHỤIKE ANYA: i) Nkọwa ahụike
ii) Ihe a ga-eme iji nwee ahụike
iii) Etu e si amata ọgwụ ndị
meruru emeru iv) Ọghọm
dị n’ịṅụ ọgwụ aghara aghara.
MMỤGHARỊ
IHE A KỤZIRI NA TAM ULE MMECHI
|
IHE OMUME
NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME: 1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara
2. Ikwu aha odee, isiokwu na
ndịnisiokwu
akụkọ ya 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ
4. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ejije a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME: 1. Ịkọwa otu nzuzo na ọmụmaatụ ha
2. Ịkpọsịta otu nzuzo ndi na-apụta
Ihe n’ụlọakwụkwọ gasị 3. Ikwu ọghọm na-adị n’ịbanye n’otu
nzuzo NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, tepụrekọda, ụmụaka
n’onwe ha. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME: 1. Ịkọwa ịtụ mgbere ahịa mmadụ
2. Ịkọwapụta etu e si eji mmadụ atụ
Mgbere ahịa 3. Ikwu ọghọm dị n’ịtụ mgbere ahịa
mmadụ 4. Ikwu ụzọ mgbochi ya
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, tepụrekọda, ụmụaka
n’onwe ha. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME: 1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara
2. Ịkọwa okwu ọhụrụ
3. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ejije a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ịkọwa ihe bụ nkejiasụsụ
2. Ịkpọsịta ụdị nkejiasụsụ ndị e
nwegasịrị
3. Ịkọwa mkpọaha na inye
ọmụmatụ ya
4.Ịrugosi mkpọaha n’ahịrịokwu
NGWA NKỤZI:
Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ịkọwa ngwaa na nkọwaaha
2. Inye ọmụmaatụ ha
3. Ịrugosi ha n’ahịrịokwu
NGWA NKỤZỊ:
Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara
2. Ịkọwa okwu ọhụrụ
3. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ejije a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ịkọwa njikọ na mbuụzọ
2. Ịrụgosi ha n’ahịrịokwu
3. Inye ọmụmaatụ hagasị n’ime
ahịrịokwu
NGWA NKỤZỊ:
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, ụmụaka n’onwe ha,
kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ịkọwa nkwuwa na mgbakwụnye
2.Inye omụmaatụ ha gasị
3. Ịrụgosi ha n’ahịrịokwu
NGWA NKỤZI
Kaadị mgbubam, akwụkwọ ọgụgụ,
ụgbọ ojii, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ige ntị
2. Ịgụ ọnụọgụgụ
2. Ịrụgosị ha
3. Ịdetu ihe
4. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
Ugbọ okwe, mkpụrụokwe, kaadị mgbubam, mkpụrụ
osisi, ụgbọ ojii. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ịgụ ejije a họpụtara
2. Ịkọwa okwu ọhụrụ
3. Ịkọwa ihe ha ma gbasara agwa
ndị
batara n’ejije ha gụrụ. 1.
Ikwupụta asụsụ nka odee NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ejije a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ige ntị
2. Ịkparịtaụka gbasara isiokwu a
3. Ịjụ na ịza ajụjụ
NGWA NKỤZI
tepụrekọda, akwukwọ ọgụgụ,
ụmụaka n’onwe ha
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ịkowa ahụike
2. Ikwu ihe ha ga-eme iji nọgide
n’ahụike 3. Ịkọwa etu e si amata ọgwụ
merụrụ
emerụ 4. Ịkwu ọghọm dị n’ịnụ ọgwụ aghara
aghara NGWA NKỤZI
Tepụ rekọda, akwụkwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha
|