Js 2 Igbo Language First Term Examination

Section A: Objectives

TIME: 1 HOUR
NAME: ______________________

  1. Gini bu Ndebiwu na bekee?
    • (A) Obedience
    • (B) Respect
    • (C) Success
    • (D) Faithful
  2. Nsopuru bu:
    • (A) Favour
    • (B) Faithful
    • (C) School
    • (D) Respect
  3. Ikele ekele na-egosi:
    • (A) Okwukwe
    • (B) Ujo
    • (C) Nsopuru
    • (D) Ndebiwu
  4. Onye dara iwu na-anata:
    • (A) Onyinye
    • (B) Ngozi
    • (C) Ntaramahuhu
    • (D) Qchi
  5. Isopuru nne, nna na ndi okenye na-ewete?
    • (A) Nkocha
    • (B) Nsogbu
    • (C) Ngozi
    • (D) Ito eto
  6. “Parts of Speech” n’Igbo bu:
    • (A) Mkpoaha
    • (B) Nkejiasusu
    • (C) Nkejiokwu
    • (D) Njiko
  7. Mkpoaha bu:
    • (A) Noun
    • (B) Pronoun
    • (C) Church
    • (D) Book
  8. Aha ihe, ebe, mmadu moobu anumanụ by:
    • (A) Njiko
    • (B) Nnochiaha
    • (C) Ngwere
    • (D) Mkpoaha
  9. Anumanu na bekee putara:
    • (A) Place
    • (B) House
    • (C) School
    • (D) Animals
  10. Q na-esi nri. “Nri” bu omumatu aha?
    • (A) Ahaaka
    • (B) Ahauche
    • (C) Ahaizugbe
    • (D) Ahazi
  11. Ahaaka na bekee bu:
    • (A) Common noun
    • (B) Proper noun
    • (C) Abstract noun
    • (D) Noun
  12. A huru m igwe mmadu. “Igwè mmadu” bu:
    • (A) Aha
    • (B) Mkpoaha
    • (C) Ahaigwe
    • (D) Njiko
  13. O siri Ofe. Nke bu Mkpoaha bu:
    • (A) O
    • (B) Siri
    • (C) Ofe
    • (D) Ha niile
  14. Kedu nke bu Ahaaka?
    • (A) Osisi
    • (B) Nkata ose
    • (C) Iwe
    • (D) Ofe Egusi
  15. Thunanya bu omumatu:
    • (A) Oria
    • (B) Ngwaa
    • (C) Mbuuzo
    • (D) Ahauche
  16. Iri asaa na ato bu:
    • (A) 37
    • (B) 27
    • (C) 67
    • (D) 77
  17. Iri ato na ise:
    • (A) 35
    • (B) 20
    • (C) 67
    • (D) 77
  18. Tensi nke na-ekwu maka ihe mere n’oge gara aga bu Tensi:
    • (A) Taa
    • (B) Ndinaazu
    • (C) Ngalaba
    • (D) Ndiugbua
  19. Tensi bu ihe e ji egosi:
    • (A) The
    • (B) Oge
    • (C) Ubochi
    • (D) Izuuka
  20. Agumagu na bekee putara:
    • (A) Literature
    • (B) Essay
    • (C) Proverb
    • (D) Tales
  21. Agumagu odinala di uzo:
    • (A) Otu
    • (B) Abuo
    • (C) Ato
    • (D) Ano
  22. Okuko putara:
    • (A) Eagle
    • (B) Rice
    • (C) Goat
    • (D) Chicken
  23. Ngaji means:
    • (A) Plate
    • (B) Food
    • (C) Spoon
Spread the word if you find this helpful! Click on any social media icon to share