Igbo Language Primary 4 First Term Lesson Notes

Week 1:

  • Mmughari Ihe Ule Ochie
    • Mmgharo ihe elere n’ule
    • Orunka di iche iche
    • Ihe e sere ese
    • Ihe akpuru akpu
    • Ihe akpara akpa dzg

Week 2:

  • Njirimara Ndi Igbo
    • Nkowa ihe bu asusu
    • Ejiji, akaoru, ekele
    • Egbugbu, nri, Igba mbo

Week 3:

  • Ekele Ndi Igbo
    • Ekele oge ti iche iche
    • Mgbe mmau naaru oru
    • Mmadu mere gi ihoma
    • Ekele onye noo na nsogbu

Week 4:

  • Onu Ogugu (1-50)
    • Onu ogugu site n’otu ru na iri ise (1-50)
    • Odide onu ogugu
    • Ngutatali onu ogugu

Week 5:

  • Agwa Oma na Agwa Ojoo
    • Agwa oma dika eziokwu, isopuru okenye, ije ozi
    • Agwa ojoo dika izu ohi, asoghi anya, itoro mmadu
    • Uru agwa oma bara
    • Ahuhu na-eso agwa ojoo

Week 6:

  • Oguguna Aghotaaza Di Mfe
    • Ogugu ederede
    • Mkpuruokwu tara akpu
    • Ntughari uche ihe a guru
    • Igba mbo zaa ajuju sitere n’ederede a guru

Week 7:

  • Ilu Di Mfe
    • Ilu di mfe
    • Nkowa ilu
    • The mmuta di n’ilu

Week 8:

  • Edemede Mfe
    • Njirimara nkebi edemede dika ikwu out isiokwu
    • Edemede out nkebi ahazin ahazi

Week 9:

  • Ahirimfe
    • Ihe bu ahirimfe (nkowa)
    • Ime ahirimfe di iche iche
    • Ide ahirimfe

Week 10:

Week 11:

Week 12:

Spread the word if you find this helpful! Click on any social media icon to share
Use the search box to search for any topics or subjects that you want