Gini by Ndebiwu na bekee? (A) Obedience (B) Respect (C) Success (D) Faithful (Correct answer: B) Nsopury bụ _____? (A) Favour (B) Nsopury (C) Ngwere (D) Ngwere (Correct answer: B) Anumany na bekee putara _____? (A) Place (B) House (C) School (D) Animals (Correct answer: C) “Nri bu omumaty aha” means _____? (A) Ahaaka (B)
SECOND TERM: E-LEARNING NOTES SUBJECT: IGBO LANGUAGE CLASS: SS2 SCHEME OF WORK WEEK TOPIC 1 Mmeghari ihe ndi a muru na taam gara aga (B) Ogugu akwukwo a hooro 2-3 Atumatuokwu-A)mputara ya B)Udidi ya C)Omumatu ha D)uru o bara n”agumagu.I choputa atumatuokwu n’ime agumagu ederede.I tinye ha n’ahiriokwu na
THIRD TERM E-LEARNING NOTES JSS 1 (BASIC 7) SUBJECT: IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK WEEK TOPIC Mmeghari ihe ndi a muru na taam gara aga 2-3. Onuogugu site n’otu,ruo otu nde:onuogu site n’otu ruo otu nde,Ntinye onuogu n’ahiriokwu,odide onuogu. Nzisaozi: (1) Uzo nzisa ozi:(i) keodinala di ka; okwuonu,ekwe,egbe dgz (ii)keugbua di ka;ekwenti,redio,tiivii,nuzpepa,komputa dgz (2)
IZU ỤKA NKE AB Ụ Ọ (WEEK 3) IHE OMUMU: Asusu Igbo KLAASI: SS 1 ISIOKWU: Mkpuruedemede na nsoroedide ya (a) Ikpoputa udaume (b)mgbochiume( c )myiriudaume (d) udamkpi. Akaraedemede. NDISIOKWU: 1. Ikowa mkpuruedemede , na inye omumaatu Mkpuruedemede: (i) Mgbochiume (ii) Udaume (iii) Myiriudaume Udamkpi MKPURUEDEMEDE IGBO (IGBO ALPHABET) Nke a
NAME:………………………………………………………………CLASS:…………………………………… SECOND TERM: E-LEARNING NOTES JS 1 (BASIC 7) SUBJECT: IGBO LANGUAGE SCHEME OF WORK WEEK TOPIC Mmeghari ihe ndi e lere n’ule na taam gara aga Ikowa ufodu omenala Igbo: ufodu omenala gbasara umuakwukwo di ka (i) ikele ekele(ii) iga ozi (iii) irube isi dgz 3 Ogugu na Aghotaazaa: Ihe ogugu si n’akwukwo.