ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 2 TAM NKE ABỤỌ
IZUỤKA 1. 2. 3. 6. 7. 8. 9. 10. 11. 12. 13. 14. | ISIOKWU / NDỊNISIOKWU NRỤGOSI a) Aha umu anụmanụ i) Anụ ụlọ ii) Anụ ọhịa iii) Anụ ndị na-ebi na mmiri iv) Aha ụmu nnụnu ụfọdụ v) Iji aha anụ ndị a mebe ahịrịmfe A)ỊZỤ NA IRE AHỊA i) Mkpụrụokwu ndị metụtara ngwa ahịa dịka: ji, akwa, akpa, akpụkpọụkwụ, osikapa, dgz. ii) Mkpụrụokwu metụtara ịzụ na ire ahịa dịka: ego, ụfọ ego, shọọpụ, ọnye ahịa, oreahịa, ịgba ịpara ahịa,dgz. iii) Ndokọ okwu dịka: Ole, Ego ole? I nwere? B)ỊZỤ NA IRE AHỊA na-agarịrị EKELE DABARA ADABA N’ORIRE NA ỌZỤZỤ AHỊA i) Kedụ maka ahịa? ii) Ahịa ọ na-agakwa? dgz. AGỤMAGỤ: ABỤ ỌDINALA 1. Ịgụpụta abụ na uri Igbo dị iche iche dịka. i) Abụ e ji eku nwa (Onye mụrụ nwa na-ebe akwa?) ii) Abụ agha (Nzogbu nzogbu) iii) Abụ e ji akụzi akụkụ ahụ mmadụ (dịka kpa n’isi kpam, kpam na ntị kpam) iv) Abụ ọrụ 2. Nkọwa okwu na nkebiokwu ndị dị n’abụ a ndị a gụpụtara AGHỌTAAZAA: IJI MMADỤ ATỤ MGBERE AHỊA i) Ngụpụta aghọtaazaa ii) Nkọwa ihe bụ ịtụ mgbere ahịa (exportation of goods) iii) Nkọwa ihe bụ ịtụ mgbere ahịa mmadụ iv) Ọghọm dị n’iji mmadụ atụ ahịa mgbere EKWUMEKWU: AHỤIKE i) Ịkpachapụrụ ahụ ike anyị anya ii) Ihe ụfọdụ anyị ga na-eme iji nwee ahụike dk: idebe gburuburu ebe obibi anyị ọcha, ịsa ahụ oge dum, ịta atụ, anụghị ọgwụ/nri ndị merụrụ emerụ, dgz. iii) Etu e si amata nri/ọgwụ ndị meruruemeru. AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE 1) Ịgụ abụ abụọ sitere n’akwụkwọ abụ a họpụtara 2) Ntụle odee abụ, asụsụ nka na isiokwu/ ihe abụ ya na-akọ maka ya 3) Ịchọpụta ihe mmụta dị n’ab a gụrụ MPỤ ULE 1.a) Nkọwa ihe ime mpụ ule pụtara b) Ụzọ dị iche iche e si eme mpụ ule c) Ọghọm na-esote ime mpụ ule 2.AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE a) Ịgụ abụ ederede abụọ a họpụtara b) Nchịkọta abụ ndị a gụrụ na ihe mmụta ha gasị d) Ịkọwapụta mkpụrụokwu ọhụrụ ndị batara n’abụ a gụpụtara. EKWUMEKWU a) Ịkọwa etu obi dị mmadụ dịka: obi ụtọ, iwe, ọnụma, obi ọjọọ, dgz. b) Iji ahịrịmfe dị iche iche gosipụta etuobi dị mmadụ b) Ịrịọ mmadụ ihe dịka i) Irịọ enyemaka (dk.biko, nnyere m aka… ii) Ekpere arịrọ (dk. Ka anyị rịọ Chineke) NCHEKWA GBURUGBURU a) Nkọwa nchekwa gburugburu b) Ụzọ dị iche iche e si echekwa gburu gburu c) Idebe gburugburu ọcha d) Ngwa ndị e ji edobe gburugburu ọcha e) Uru na ọghọm dị n’idob/edobeghị gburugburu ọcha MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI ULE MMECHI | IHE OMUME NA NGWA NKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkpọsịta aha anụ ndị a 2. Igosipụta ha n’eserese 3. Iji ha mebe ahịrịmfe NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, iche iche, foto/eserese, ụmụaka n’onwe ha, dgz. IHE ỤMỤAKAWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkpọsita mkpụrụokwu metụ- tara ịzụ na ire ahịa 2. Iji mkpụrụokwu ndị a mepụta ahịrịmfe 1. Ikele ekele dabara adaba NGWA NKỤZI 1. Foto/ eserese, ngwa mmetụaka gasị dk. ite, oche, mma, azịza, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ọjii, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ abụ odịnala dị iche iche 2. Ịjụ a ụjụ NGWA NKỤZI Ụmuaka n’onwe ha, akwụkwọ ọgụgụ, eserese, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịgụ aghọtaazaa 2. Ịza ajụjụ na-esote ya 3. Ikwu ọghọm ịtụ mgbere ahịa mmadụ NGWA NKỤZI: Akwụkwọ ọgụgụ, ederede, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikwu ihe ha ga-eme iji nọdụ n’ahụike 2. Ịkọwa ọgwụ/nri merụrụ emerụ na etu e si amatagasị ha NGWA NKỤZỊ: Akwụkwọ ọgụgụ, tepụ rekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ 2. Ikwu aha onye dere abụ na isiokwu abụ ya 3. Ikwu ihe mmụta dị n’abụ. NGWA NKỤZI Akwụkwọabụ a họpụtara, IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịkọwa mpu ule na ọghọm ya NGWA NKỤZI Akwụkwo ọgụgụ, tepurekọda, ụmụaka n’onwe ha, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ịgụ abụ 2. Ikwu ihe abụ na-akwu maka Ya 3. Ikwu ihe mmụta dị n’abụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ abụ a họọrọ IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ikọwa ka obi dị ha 2. Irịọrịta onwe ha ihe 3. Ịmebe ahịrịmfe NGWA NKỤZI Akwukwọ ọgụgụ, ụmụaka n’onwe ha, ụgbọ ojii, tepụ- rekọdụ, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1. Ige ntị 2. Ikwu ụzọ dị iche iche e si echekwa gburugburu 3. Ịkpọsịta ngwa ndi e ji edobe gburugburu ọcha 4. Ikwu uru/ọghọm dị n’idebe gburu gburu ọcha. NGWA NKỤZI Ngwa mmetụaka dị iche iche ndị e ji echekwa ma ndị e edobe gburugburu ọcha dịka: Ọgụ, nkọcha, keeki, nkata, abọ, azịza, dgz. |