Asusu igbo
IZUỤKA MBU (WEEK 1)
IHE ỌMỤMỤ: Asusu igbo
KLAASI: SS 1
ISIOKWU: Mmeghari ihe ndi a muru na taam gara aga, ọgugu akwukwo a hooro: Mbediogu nke F.C Obgalu
NDINAYA: 1. Mmeghari ihe ndi a muru na taam gara aga
- ọgugu akwukwo a hooro: Mbediogu nke F.C Ogbalu NDINISIOKWU 1.Mmeghari ihe ndi a muru na taam gara aga NDINISIOKWU 2.ọgugu akwukwo a hooro: Mbediogu nke F.COgbalu