ASỤSỤ IGBO (L2)
IZUỤKA
1.
2.
3.
4.
5.
6.
7.
9.
10.
11.
12.
|
ISIOKWU / NDỊNISIOKWU
A)EZINỤLỌ
1. Nrụgosị ndị nọ n’ezinụlọ site n’aha, ụmụnne
na etu ha sị metụta dk. Nne, nna, ada, ọkpara, nne ochie, ndị ọgọ, dgz. B)ETU
AHỤ DỊ MMADỤ 1. Nkọwa etụ ahụ dị mmadụ dịka
ahụ
mgbu, ike ọgwụgwụ, agụụ, akpịrị
ikpọ nkụ, dgz. 2. Nkọwa ihe mmadụ chọrọ na ihe
ndị
na-akpa ya dk: Achọrọ m iri nri, Achọrọ m ihi ụra, dgz. ỌNỤỌGỤGỤ
1. Ihe ndị e nwere ike ịgụ ọnụ dị na
gburugburu anyị 2. Ihe ndị e nweghị ike ịgụ ọnu dịka: nnu,
mmiri, aja, dgz. 3. Ọnụọgụgụ mpekele dk. ½ , ¼ , 2½,dgz.
4. Iji ọnụọgụgụ mebe ahịrịmfe
A) ỊṄỤ ỌGWỤ AGHARA AGHARA
1. Nkọwa ihe ọgwụ bụ
2. Ụdị ọgwụ dị iche iche dk. ọgwu
mmiri,mkpụrụọgwụ, ọgwụ otite
3. Ndị kwesịrị inye ọgwụ
4. Ọghọm dị n’ime ọgwụ aghara
aghara
B)IWU
GBASARA OKPOROỤZỌ 1. Ịgụpụta
na nkọwa iwu metụtara okporoụzọ 2. Akara/eserese ndị metụtara
okporoụzọ awaraawa. 3.
Iji ha mebe ahịrị mfe MGBA ANỌ DỊ
N’ỤWA (The four cardinal points)
1. Nkọwa na ntụziaka iji gosipụta
mgba
anọ dị n’ụwa dk. Ugwu (North), Ọdịda (West), Ọwụwa anyanwụ (East) na Ndịdaanyanwụ (South) 2. Okwu
ndị e ji eziputaa ha n’Igbo dịka:
mgbada ugwu (valley), n’ihu na azụ (front and back), dgz.
3. Steeti ndị nọgasị na mgba anọ
ndị a
1. ỊKWALITE
ỌNỌDỤ AGỤM- AKWỤKWỌ ỤMU
NWAANYỊ i) Nkọwa
agụmakwụkwọ na uru ọ bara ii)
Agụmakwụkwọ ụmụnwaanyị n’oge gboo ma n’ugbu a iii)
Ikike umụnwaanyị nwere gbasara agụmakwụkwọ MKPARỊTAỤKA
iv)
Uru agụmakwụkwọ ụmụ nwaanyị na-ewetara ala anyị v) Mkpa ọ dị na nwaanyị ga-agụlite akwụkwọ
n’ogo dị elu tupu ọ lụọ di AGỤMAGỤ:
EJIJE EDEREDE Ịgụ ejije a
họpụtara i) Nkọwaodee ejije,isiokwu,
ndị nisiokwu ejije ya
ii) Ọgụgụ akwụkwọ ejije
c) Nkọwa
asụsụ nka odee, mkpụrụ- okwu na okwu ọhụrụ batara n’ihe a gụrụ
a)
Iji okwu ọhụrụ ndị a gụtara mebe ahịrịokwu ỊDỊ ỌCHA
NKE ONWE 1. Nkọwa ihe ịdị ọcha nke onwe
pụtara
2. Ihe ndị na-ebute adighị ọcha
3. Ụzọ dị iche iche anyị si edobe
onwe anyị ọcha 4. Uru ịdị ọcha na-ewetara anyị
5. Ọghọm adịghị ọcha na-ewetara
anyị AGỤMAGỤ:
EJIJE EDEREDE a) Ịgụ
akwụkwọ ejije a họpụtara b) Ịkọwapụta
ihe mmụta dị n’akụkọ c) Nkọwa okwu ọhụrụ pụtara n’ihe a gụrụ
AGỤMAGỤ:
EJIJE na-agarirị a) Ịtụle
agwa ndị batara n’akụkọ b) Ịkọwapụta mkpụrụokwu ọhụrụ ndị
batara n’akụkọ a gụpụtara. c) Itụle omenala ndị batara n’ejije
e)
Nchịkọta ejije na ihe ejije na-akọ maka ya MMỤGHARỊ
IHE A KỤZIRI ULE/MMECHI
|
IHE OMUME
NA NGWANKỤZI IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME: 1. Ige ntị
2. Ịza ajụjụ
3. Ide ihe odide
NGWA NKỤZỊ
Akwụkwọ ọgụgụ, foto/esereseiche iche
na-egosi ụdị ezinụlọ e nwegasịrị, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME: 1. Ige ntị
2. Ịrụgosi eserese
3. Ikwupụta ihe na-akpa ha na
ka
ahụ dị ha NGWA NKỤZI
Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, eserese, kaadị
mgbubam, ụmụakwụkwọ n’onwe ha, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME: 1. Ịgụ
ọnụọgụgụ 2. Ịrụgosị ọnụọgụgụ
3. Idepụta ọnụọgụgụ
NGWA NKỤZI
Chaatị, kaadị mgbubam, osisi, okwuchi
karama, ụgbọ ojii, okwute, dgz
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ịkọwa ọgwụ na ihe ịṅụ ọgwụ
aghara pụtara aghara 2. Ịkpọsịta aha ọgwụ dị iche iche
3. Ikwu ndị kwesirị inye ọgwụ
4. Idepụta uru na ọghọm ịṅụ
ọgwụ
aghara aghara NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii,
foto/eserese ụmụọgwụ dị gasị iche iche, kaadị
mgbubam, dgz IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Igụpụta na ịkọwa iwu ndị a
2. Ịkọwa akara/eserese ndị a na-ahụ n’okporoụzọ
NGWA NKỤZỊ:
Akwụkwọ ọgụgụ. akara/eserese dị iche iche
metụtara okporoụzọ IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ikwu mgba anọ ndị e nwere
2. Ịkpọsịta okwu nji e ji egosi-
pụta
ha 3. Ikwu Steeti ndị nọgasị na
mgba anọ ndị a NGWA NKỤZI
Maapụ Naịjirịa, akwụkwọ ọgụgụ, foto/ eserese,
kaadị mgbubam, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ikwu uru agụmakwụkwọ bara
2. Ịkparịtaụka gbasara uru dị
n’agụmakwụwkọ ụmụaka nwaanyị NGWA NKỤZI:
Akwụkwọ ọgụgụ, foto/ eserese ụmụnwaanyị ndị
gụrụ akwụkwọ aha ha na-ada ụda. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME: 1. Ịgụ ejije
2. Ikwu aha odee, isiokwu na ihe
ejije ya na-akowa 3. Ịkọwa okwu ọhụrụ ha gụtara
4. Iji okwu ọhụrụ mepụta ahịrị-
okwu IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Ikwupụta ụzọ ha ga-esi
edebe onwe ha ọcha 2. Ikwu uru na ọghọm adịghị
ọcha
na-ebute. NGWA NKỤZI
Akwụkwo ọgụgụ, eserese nri adịghị ọcha,
mmiri adịghị ọcha, uwe adịghị ọcha, tepụrekọda, dgz. IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1. Igụ akwụkwọ ejije
2. Ikwu ihe mmụta sitere n’ejije
3. Ịkọwa okwu ọhụrụ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ejije a họọrọ
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ
GA-EME 1.
Inye nkọwa gbasara agwa ndị dị n’ejije 2. Idepụta omenala ndị pụtara
ihe n’ejije 3. Ikọwa okwu ọhụrụ na iji ha
mebe mkpụrụokwu |